Ọnụ Ọgụgụ 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe Chineke bịakwutere Belam,+ Belam sịrị ya: “M doro ebe ịchụàjà asaa n’ahịrị, m wee chụọ otu oké ehi na otu ebule n’àjà n’ebe ịchụàjà nke ọ bụla.”+
4 Mgbe Chineke bịakwutere Belam,+ Belam sịrị ya: “M doro ebe ịchụàjà asaa n’ahịrị, m wee chụọ otu oké ehi na otu ebule n’àjà n’ebe ịchụàjà nke ọ bụla.”+