Ọnụ Ọgụgụ 23:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Belak wee sị Belam: “Biko, bịa. Ka m kpọrọ gị gaa ebe ọzọ. Ikekwe, ọ ga-adị mma n’anya ezi Chineke ka ị nọrọ ebe ahụ bụọrọ m ha ọnụ.”+
27 Belak wee sị Belam: “Biko, bịa. Ka m kpọrọ gị gaa ebe ọzọ. Ikekwe, ọ ga-adị mma n’anya ezi Chineke ka ị nọrọ ebe ahụ bụọrọ m ha ọnụ.”+