Ọnụ Ọgụgụ 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ihe onye na-anụ okwu Chineke kwuru,+Onye nwe ihe ọmụma nke Onye Kasị Elu—Ọ hụrụ ọhụụ+ nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,Anya ya emechighị emechi mgbe ọ na-ada:+
16 Ihe onye na-anụ okwu Chineke kwuru,+Onye nwe ihe ọmụma nke Onye Kasị Elu—Ọ hụrụ ọhụụ+ nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,Anya ya emechighị emechi mgbe ọ na-ada:+