Ọnụ Ọgụgụ 25:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mozis wee sị ndị ikpe Izrel:+ “Onye ọ bụla n’ime unu ya gbuo+ ndị ikom ya bụ́ ndị rapaara n’ahụ́ Bel nke Piọ.” Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:5 Ụlọ Nche,4/1/2004, p. 29
5 Mozis wee sị ndị ikpe Izrel:+ “Onye ọ bụla n’ime unu ya gbuo+ ndị ikom ya bụ́ ndị rapaara n’ahụ́ Bel nke Piọ.”