Ọnụ Ọgụgụ 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma, lee! otu nwoke+ n’ime ụmụ Izrel bịara, ọ kpọkwa nwaanyị+ Midian na-abịa nso n’ebe ụmụnne ya nọ n’ihu Mozis nakwa n’ihu nzukọ ụmụ Izrel dum, ka ha nọ na-akwa ákwá n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.
6 Ma, lee! otu nwoke+ n’ime ụmụ Izrel bịara, ọ kpọkwa nwaanyị+ Midian na-abịa nso n’ebe ụmụnne ya nọ n’ihu Mozis nakwa n’ihu nzukọ ụmụ Izrel dum, ka ha nọ na-akwa ákwá n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.