Ọnụ Ọgụgụ 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Gụọnụ ha ọnụ malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.”+ Ụmụ Izrel ndị si n’ala Ijipt pụta bụ ndị a:
4 “Gụọnụ ha ọnụ malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.”+ Ụmụ Izrel ndị si n’ala Ijipt pụta bụ ndị a: