Ọnụ Ọgụgụ 26:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Elayab: Nemuel na Detan na Abaịram. Detan+ na Abaịram+ a bụ ndị a na-akpọ òkù ịbịa nzukọ, bụ́ ndị nọ n’òtù Kora+ wee lụso Mozis na Erọn ọgụ, mgbe ha lụsoro Jehova ọgụ.
9 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Elayab: Nemuel na Detan na Abaịram. Detan+ na Abaịram+ a bụ ndị a na-akpọ òkù ịbịa nzukọ, bụ́ ndị nọ n’òtù Kora+ wee lụso Mozis na Erọn ọgụ, mgbe ha lụsoro Jehova ọgụ.