Ọnụ Ọgụgụ 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Simiọn+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Nemuel+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Nemuel; ụmụ Jemin+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Jemin; ụmụ Jekin+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Jekin;
12 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Simiọn+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Nemuel+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Nemuel; ụmụ Jemin+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Jemin; ụmụ Jekin+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Jekin;