Ọnụ Ọgụgụ 26:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Gad. N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku mmadụ iri anọ na narị ise.+
18 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Gad. N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku mmadụ iri anọ na narị ise.+