Ọnụ Ọgụgụ 32:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụrụ na unu akwụsị iso ya,+ ọ ga-eme ọzọ ka ha nọtụkwuo n’ala ịkpa,+ unu ewee kpatara ndị a niile mbibi.”+
15 Ọ bụrụ na unu akwụsị iso ya,+ ọ ga-eme ọzọ ka ha nọtụkwuo n’ala ịkpa,+ unu ewee kpatara ndị a niile mbibi.”+