Ọnụ Ọgụgụ 33:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Otú a ka ụmụ Izrel ndị si n’ala Ijipt+ pụta n’ụsụụ n’ụsụụ+ si mee njem ha dị ka Mozis na Erọn si duo ha.+
33 Otú a ka ụmụ Izrel ndị si n’ala Ijipt+ pụta n’ụsụụ n’ụsụụ+ si mee njem ha dị ka Mozis na Erọn si duo ha.+