Diuterọnọmi 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Anyị wee tụgharịa, kwaliekwa soro ụzọ gara Oké Osimiri Uhie gawa n’ala ịkpa, dị nnọọ ka Jehova gwara m;+ o wekwara anyị ọtụtụ ụbọchị ịga Ugwu Sia gburugburu.
2 “Anyị wee tụgharịa, kwaliekwa soro ụzọ gara Oké Osimiri Uhie gawa n’ala ịkpa, dị nnọọ ka Jehova gwara m;+ o wekwara anyị ọtụtụ ụbọchị ịga Ugwu Sia gburugburu.