Diuterọnọmi 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “‘Bilienụ, kwalienụ gafee iyi ndagwurugwu Anọn.+ Lee, enyefewo m Saịhọn+ eze Heshbọn, bụ́ onye Amọraịt, n’aka gị. Ya mere, malite iweghara ala ya, busokwa ya agha.
24 “‘Bilienụ, kwalienụ gafee iyi ndagwurugwu Anọn.+ Lee, enyefewo m Saịhọn+ eze Heshbọn, bụ́ onye Amọraịt, n’aka gị. Ya mere, malite iweghara ala ya, busokwa ya agha.