Diuterọnọmi 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “M wee nye Jọshụa+ iwu n’oge ahụ, sị, ‘Anya gị na-ahụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke unu mere eze abụọ ndị a. Otú ahụ ka Jehova ga-eme alaeze niile unu ga-agafe n’ebe ahụ.+
21 “M wee nye Jọshụa+ iwu n’oge ahụ, sị, ‘Anya gị na-ahụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke unu mere eze abụọ ndị a. Otú ahụ ka Jehova ga-eme alaeze niile unu ga-agafe n’ebe ahụ.+