Diuterọnọmi 5:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma gị onwe gị, guzo n’ebe a m nọ, ka m gwa gị ihe niile m nyere n’iwu na ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị ị ga-akụziri ha,+ ndị ha ga-edebekwa n’ala ahụ m na-enye ha ka ọ bụrụ nke ha.’
31 Ma gị onwe gị, guzo n’ebe a m nọ, ka m gwa gị ihe niile m nyere n’iwu na ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị ị ga-akụziri ha,+ ndị ha ga-edebekwa n’ala ahụ m na-enye ha ka ọ bụrụ nke ha.’