Diuterọnọmi 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Mgbe i riri ihe wee rijuo afọ,+ ị ga-agọzi+ Jehova bụ́ Chineke gị n’ihi ezi ala nke o nyere gị.+