Diuterọnọmi 8:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na ị nwaa anwa chefuo Jehova bụ́ Chineke gị, i wee soro chi ọzọ ma fee ha ofufe, kpọọkwara ha isiala, ana m agbara unu àmà taa na unu ga-alarịrị n’iyi.+
19 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na ị nwaa anwa chefuo Jehova bụ́ Chineke gị, i wee soro chi ọzọ ma fee ha ofufe, kpọọkwara ha isiala, ana m agbara unu àmà taa na unu ga-alarịrị n’iyi.+