Diuterọnọmi 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M wee jiri osisi akeshịa rụọ igbe ma wapụta mbadamba nkume abụọ ndị dị ka ndị mbụ ahụ,+ m wee gbagoo n’ugwu ahụ, m bukwa mbadamba nkume abụọ ahụ n’aka.
3 M wee jiri osisi akeshịa rụọ igbe ma wapụta mbadamba nkume abụọ ndị dị ka ndị mbụ ahụ,+ m wee gbagoo n’ugwu ahụ, m bukwa mbadamba nkume abụọ ahụ n’aka.