Diuterọnọmi 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee si n’ebe ahụ kwalie gawa Gọdgọda, sikwa na Gọdgọda gawa Jọtbata,+ bụ́ ala iyi ndagwurugwu nke mmiri na-asọ na ya.
7 Ha wee si n’ebe ahụ kwalie gawa Gọdgọda, sikwa na Gọdgọda gawa Jọtbata,+ bụ́ ala iyi ndagwurugwu nke mmiri na-asọ na ya.