Diuterọnọmi 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ ya mere na ọ dịghị òkè na ihe nketa Livaị nwere+ n’etiti ụmụnne ya. Jehova bụ ihe nketa ya, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị gwara ya.+
9 Ọ bụ ya mere na ọ dịghị òkè na ihe nketa Livaị nwere+ n’etiti ụmụnne ya. Jehova bụ ihe nketa ya, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị gwara ya.+