Diuterọnọmi 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 kama ọ bụ ebe Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ n’ebo unu niile ime ka aha ya dịrị na ya, ime ka o biri na ya, ka unu ga-achọ, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-abịa.+
5 kama ọ bụ ebe Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ n’ebo unu niile ime ka aha ya dịrị na ya, ime ka o biri na ya, ka unu ga-achọ, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-abịa.+