Diuterọnọmi 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 n’ihi na unu abanyebeghị n’ebe izu ike+ na ihe nketa nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị.