18 Kama, ị ga-eri ya n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị, n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ,+ gị na nwa gị nwoke na nwa gị nwaanyị na ohu gị nwoke na ohu gị nwaanyị na onye Livaị nke bi n’obodo gị; ị ga-aṅụrịkwa ọṅụ+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị n’ihe ọ bụla ị na-eme.