Diuterọnọmi 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Erila ya, ka ihe wee gaziere gị,+ gị na ụmụ gị ndị ga-anọchi gị, n’ihi na ị ga-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova.+
25 Erila ya, ka ihe wee gaziere gị,+ gị na ụmụ gị ndị ga-anọchi gị, n’ihi na ị ga-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova.+