Diuterọnọmi 12:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ị ga-achụkwa àjà nsure ọkụ gị,+ bụ́ anụ na ọbara ya,+ n’elu ebe ịchụàjà nke Jehova bụ́ Chineke gị; a ga-awụpụkwa ọbara anụ ndị i ji chụọ àjà n’ihu ebe ịchụàjà Jehova+ bụ́ Chineke gị, ma ị ga-eri anụ ya.
27 Ị ga-achụkwa àjà nsure ọkụ gị,+ bụ́ anụ na ọbara ya,+ n’elu ebe ịchụàjà nke Jehova bụ́ Chineke gị; a ga-awụpụkwa ọbara anụ ndị i ji chụọ àjà n’ihu ebe ịchụàjà Jehova+ bụ́ Chineke gị, ma ị ga-eri anụ ya.