Diuterọnọmi 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Mgbe ị ga-emesị bata n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, i wee nweta ya ma biri n’ime ya,+ i wee sị, ‘Ka m meere onwe m eze dị ka mba niile ọzọ gbara m gburugburu’;+
14 “Mgbe ị ga-emesị bata n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, i wee nweta ya ma biri n’ime ya,+ i wee sị, ‘Ka m meere onwe m eze dị ka mba niile ọzọ gbara m gburugburu’;+