Diuterọnọmi 17:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ka obi ya wee ghara ịfụli ya elu karịa ụmụnne ya+ nakwa ka ọ ghara ịhapụ ihe e nyere n’iwu gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ ka ụbọchị ọ ga-achị alaeze ya wee dị ogologo,+ ya na ụmụ ya n’etiti Izrel. Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:20 Ụlọ Nche,5/1/1995, p. 12
20 ka obi ya wee ghara ịfụli ya elu karịa ụmụnne ya+ nakwa ka ọ ghara ịhapụ ihe e nyere n’iwu gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ ka ụbọchị ọ ga-achị alaeze ya wee dị ogologo,+ ya na ụmụ ya n’etiti Izrel.