Diuterọnọmi 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, ya bụ, ebo Livaị dum, agaghị enweta òkè ma ọ bụ ihe nketa ọ bụla n’Izrel.+ Àjà Jehova nke a na-esure n’ọkụ, bụ́ ihe nketa ya, ka ha ga na-eri.+
18 “Ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, ya bụ, ebo Livaị dum, agaghị enweta òkè ma ọ bụ ihe nketa ọ bụla n’Izrel.+ Àjà Jehova nke a na-esure n’ọkụ, bụ́ ihe nketa ya, ka ha ga na-eri.+