-
Diuterọnọmi 20:9Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
9 Ọ ga-erukwa na mgbe ndị isi agha gwasịrị ha okwu, ha ga-ahọpụta ndị ọchịagha nke ụsụụ ndị agha ka ha bụrụ ndị ndú ha.
-