Diuterọnọmi 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ka ha wee ghara ịkụziri unu ime ihe arụ niile ha na-eme, bụ́ ndị ha na-emere chi ha, unu ewee mehie Jehova bụ́ Chineke unu.+
18 ka ha wee ghara ịkụziri unu ime ihe arụ niile ha na-eme, bụ́ ndị ha na-emere chi ha, unu ewee mehie Jehova bụ́ Chineke unu.+