Diuterọnọmi 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụrụ na nwanne gị anọghị gị nso, ị maghịkwa onye ọ bụ, ị ga-akpụrụ ya lọta n’ụlọ gị, ọ ga-anọkwa n’ụlọ gị ruo mgbe nwanne gị ga-achọwa ya. Ị ga-akpụrụkwa ya kpụnye ya.+
2 Ọ bụrụ na nwanne gị anọghị gị nso, ị maghịkwa onye ọ bụ, ị ga-akpụrụ ya lọta n’ụlọ gị, ọ ga-anọkwa n’ụlọ gị ruo mgbe nwanne gị ga-achọwa ya. Ị ga-akpụrụkwa ya kpụnye ya.+