-
Diuterọnọmi 22:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 Otú ahụkwa ka ị ga-eme ịnyịnya ibu ya, otú ahụkwa ka ị ga-eme ákwà mgbokwasị ya, otú ahụkwa ka ị ga-eme ihe ọ bụla bụ́ nke nwanne gị, nke furu efu, bụ́ nke funahụrụ ya i wee hụ ya. Ahapụla ya.
-