Diuterọnọmi 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Ọ bụrụ na a hụ ka nwoke na nwunye onye ọzọ dina,+ ha abụọ ga-anwụkọ ọnụ, nwoke ahụ na nwaanyị ahụ ya na ya dina.+ Ị ga-esi otú a kpochapụ ihe ọjọọ n’Izrel.+
22 “Ọ bụrụ na a hụ ka nwoke na nwunye onye ọzọ dina,+ ha abụọ ga-anwụkọ ọnụ, nwoke ahụ na nwaanyị ahụ ya na ya dina.+ Ị ga-esi otú a kpochapụ ihe ọjọọ n’Izrel.+