-
Diuterọnọmi 22:25Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
25 “Otú ọ dị, ọ bụrụ n’ọhịa ka nwoke ahụ hụrụ nwa agbọghọ e kwere nkwa ọlụlụ, nwoke ahụ ewee bagide ya ma dinaa ya, nwoke ahụ nke dinara ya ga-anwụ naanị ya,
-