Diuterọnọmi 22:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 emela nwa agbọghọ ahụ ihe ọ bụla. Nwa agbọghọ ahụ emeghị mmehie kwesịrị ọnwụ, n’ihi na ihe a dị nnọọ ka mgbe mmadụ biliri wakpo mmadụ ibe ya wee gbuo ya,+ ya bụ, gbuo mkpụrụ obi. Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:26 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2019, p. 14
26 emela nwa agbọghọ ahụ ihe ọ bụla. Nwa agbọghọ ahụ emeghị mmehie kwesịrị ọnwụ, n’ihi na ihe a dị nnọọ ka mgbe mmadụ biliri wakpo mmadụ ibe ya wee gbuo ya,+ ya bụ, gbuo mkpụrụ obi.