Diuterọnọmi 26:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ị ga-eweta ụfọdụ n’ime mkpụrụ mbụ+ nke ihe niile ala ahụ mepụtara, bụ́ ndị ị ga-eweta n’ala gị nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, ị ga-awụnyekwa ha na nkata ma gaa n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ ime ka aha ya biri.+
2 ị ga-eweta ụfọdụ n’ime mkpụrụ mbụ+ nke ihe niile ala ahụ mepụtara, bụ́ ndị ị ga-eweta n’ala gị nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, ị ga-awụnyekwa ha na nkata ma gaa n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ ime ka aha ya biri.+