Diuterọnọmi 26:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ugbu a, lee, ewetawo m mkpụrụ mbụ nke ala Jehova nyere m mepụtara.’+ “Ị ga-ebusakwa ya n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị ma kpọọ isiala n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị.+
10 Ugbu a, lee, ewetawo m mkpụrụ mbụ nke ala Jehova nyere m mepụtara.’+ “Ị ga-ebusakwa ya n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị ma kpọọ isiala n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị.+