12 “Mgbe i wetasịrị otu ụzọ n’ụzọ iri+ nke ihe dum i mepụtara n’afọ nke atọ,+ bụ́ afọ a na-enye otu ụzọ n’ụzọ iri, ị ga-enye ya onye Livaị, onye mbịarambịa, na nwa na-enweghị nna nakwa nwaanyị di ya nwụrụ, ha ga-erikwa ya n’ime obodo gị wee rijuo afọ.+