-
Diuterọnọmi 26:14Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
14 Erighị m ihe ọ bụla si na ya n’oge m na-eru uju, ewepụghịkwa m ihe na ya mgbe m na-adịghị ọcha, enyeghịkwa m nke ọ bụla n’ime ya maka onye ọ bụla nwụrụ anwụ. M gere ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke m. Emewo m dị ka ihe niile i nyere m n’iwu si dị.
-