Diuterọnọmi 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị ga-ewukwara Jehova bụ́ Chineke gị ebe ịchụàjà n’ebe ahụ, ị ga-eji nkume wuo ebe ịchụàjà ahụ. Emetụla ngwá ọrụ e ji ígwè kpụọ na ya.+
5 Ị ga-ewukwara Jehova bụ́ Chineke gị ebe ịchụàjà n’ebe ahụ, ị ga-eji nkume wuo ebe ịchụàjà ahụ. Emetụla ngwá ọrụ e ji ígwè kpụọ na ya.+