Diuterọnọmi 27:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke si n’ebe o zoro pụta kụgbuo mmadụ ibe ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
24 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke si n’ebe o zoro pụta kụgbuo mmadụ ibe ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)