Diuterọnọmi 27:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-etinyeghị ihe e kwuru n’iwu a n’ọrụ site n’ime ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
26 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-etinyeghị ihe e kwuru n’iwu a n’ọrụ site n’ime ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)