Diuterọnọmi 28:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova ga-ahụ na ya gọziri ụlọ nkwakọba ihe+ gị nakwa ihe ọ bụla ị na-eme,+ ọ ga-agọzikwa gị n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị.
8 Jehova ga-ahụ na ya gọziri ụlọ nkwakọba ihe+ gị nakwa ihe ọ bụla ị na-eme,+ ọ ga-agọzikwa gị n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị.