Diuterọnọmi 28:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Jehova ga-emekwa ka mkpụrụ nke afọ+ gị na ụmụ anụ ụlọ gị na ihe ala gị ga-emepụta dị nnọọ ukwuu+ n’ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna gị hà iyi inye gị.+
11 “Jehova ga-emekwa ka mkpụrụ nke afọ+ gị na ụmụ anụ ụlọ gị na ihe ala gị ga-emepụta dị nnọọ ukwuu+ n’ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna gị hà iyi inye gị.+