Diuterọnọmi 28:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 mba nke ihu ya na-emenye ụjọ,+ nke na-agaghị ele agadi nwoke anya n’ihu, nke na-agaghịkwa emere nwa okorobịa amara.+
50 mba nke ihu ya na-emenye ụjọ,+ nke na-agaghị ele agadi nwoke anya n’ihu, nke na-agaghịkwa emere nwa okorobịa amara.+