Diuterọnọmi 28:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Ha ga-erikwa ụmụ anụ ụlọ gị na ihe ala gị mepụtara ruo mgbe e kpochapụrụ gị,+ ha agaghịkwa ahapụrụ gị ọka,* mmanya ọhụrụ ma ọ bụ mmanụ ọ bụla, ụmụ ehi gị ma ọ bụ ụmụ ewu na atụrụ gị ọ bụla, ruo mgbe ha bibiri gị.+
51 Ha ga-erikwa ụmụ anụ ụlọ gị na ihe ala gị mepụtara ruo mgbe e kpochapụrụ gị,+ ha agaghịkwa ahapụrụ gị ọka,* mmanya ọhụrụ ma ọ bụ mmanụ ọ bụla, ụmụ ehi gị ma ọ bụ ụmụ ewu na atụrụ gị ọ bụla, ruo mgbe ha bibiri gị.+