Diuterọnọmi 28:65 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 Ị gaghịkwa atụsara ahụ́ n’etiti mba ndị ahụ,+ ọbụ ụkwụ gị agaghịkwa enwe ebe izu ike; Jehova ga-eme ka obi na-ama gị jijiji,+ meekwa ka anya gị na-agbachi agbachi,+ meekwa ka mkpụrụ obi gị daa mbà n’ebe ahụ.
65 Ị gaghịkwa atụsara ahụ́ n’etiti mba ndị ahụ,+ ọbụ ụkwụ gị agaghịkwa enwe ebe izu ike; Jehova ga-eme ka obi na-ama gị jijiji,+ meekwa ka anya gị na-agbachi agbachi,+ meekwa ka mkpụrụ obi gị daa mbà n’ebe ahụ.