Diuterọnọmi 32:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ, unu mba niile,+N’ihi na ọ ga-abọ ọbọ ọbara ndị ohu ya,+Ọ ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị iro ya,+Kpuchiekwara ala nke ndị ya mmehie.” Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:43 Ụlọ Nche,2/1/1998, p. 12, 174/15/1991, p. 12-13
43 Soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ, unu mba niile,+N’ihi na ọ ga-abọ ọbọ ọbara ndị ohu ya,+Ọ ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị iro ya,+Kpuchiekwara ala nke ndị ya mmehie.”