Joshụa 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Ruben na ụmụ Gad nakwa ọkara ebo Manase+ wee gafere n’usoro dị ka ndị agha+ n’ihu ụmụ Izrel, dị nnọọ ka Mozis gwara ha.+
12 Ụmụ Ruben na ụmụ Gad nakwa ọkara ebo Manase+ wee gafere n’usoro dị ka ndị agha+ n’ihu ụmụ Izrel, dị nnọọ ka Mozis gwara ha.+