Joshụa 4:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 mgbe Jehova bụ́ Chineke unu mere ka mmiri Jọdan takọọ n’ihu ha ruo mgbe ha gafesịrị, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke unu mere Oké Osimiri Uhie mgbe o mere ka ọ takọọ n’ihu anyị ruo mgbe anyị gafesịrị;+
23 mgbe Jehova bụ́ Chineke unu mere ka mmiri Jọdan takọọ n’ihu ha ruo mgbe ha gafesịrị, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke unu mere Oké Osimiri Uhie mgbe o mere ka ọ takọọ n’ihu anyị ruo mgbe anyị gafesịrị;+